free Igbo,hausa and yoruba exam expo 2016/2017 | GistfansTV Blog -->

search here and find more articles

free Igbo,hausa and yoruba exam expo 2016/2017

free Igbo,hausa and yoruba exam expo 2016/2017
4/05/2016

IGBO FREE ANSWERS 2016/2017...

IGBO OBJ

IGBO OBJ:

1-10: DAADBDABDC 

11-20: ACDDABAAAA

21-30: DABADDDAAB

31-40: DCBDCAADCD

41-50: BCACCBADDC

51-60: BABBAACADA

(2a)

Ndapu mgbochiume bu oge arapulu itinye mgbochiume ebe o kwersi idi maka na i na- akpoputa ya osiso. (2b) Akwukwo = Aukwo

Osiso = oiso

osisi = oisi

okwukwe = oukwe

ajuju = auju afufu = aufu

akuko = auko

okuko = ouko

ejije = eije

amuma = auma

aziza = aiza ututu = uutu akuku = auku

(2c) (i) Agboro

(ii) Agidi

(iii) Oroma

(iv) Suya

(v) Osikapa

============================ (5a) Okwu mbite bu okwu ndi ha si n’asusu ndi gbara ha okirikiri ma o bu Mba ndi ozo were nweta.

(5b) (i) Agidi

(ii) Ashawo

(iii) Suya

(iv) Oroma

(v) Akamu

(vi) Potokiri

(vi) Akawo

(vii) Jigida

(viii) Iyabasi

(ix) Osikapa

(x) Agboro

======================== (6) Mbe na Amuma bu enyi. Amuma na-abia na ulo mbe eri nri.

O putara otu ubochi mbe wee gwa Amuma na o ga- abia na be ya otu ubochi.

Amumu chiri ya ochi we juo ya otu o ga-esi bia na be ya maka na omaghi uzo ma Mbe gwara ya na o ga-ahu ya n’ulo ya otu ubochi.

Otu ubochi, mbe gwara nwunye ya na ya kechi ya n’ime akpa, na Amuma bia, ya gwa ya na onoghi ya ma nye ya ngwugwu ahu.

Amuma biara na nke mbe, nwunye mbe mere otu di ya gwara ya. Obi toro amuma uto oge nwunye mbe nyere ya ngwugwu, o were ya wee naa.

Oge o lutere n’ulo ya, o mepere ya wee hu mbe n’ime ya. Iwe were ya nke nkwu.

Mana mbe rioro ya ka o kpochihaa ya.

O rue oge mmiri na-ezo, Amuma kpochihaa Mbe ezinulo ya. Ya mere o ji buru na mmiri na-ezo mbe a nakpuo maka esemokwu ya na Amuma...

(8) (i) Akubuzo nwere ego

(ii) Akubuzo anaghi eri eri

(iii) Akubuzo bu onye nkuzi anaghi aga

(iv) Onyere ike inwe ego ma kwuru onu

(v) Olughi nwanyi n'ihi na O huru ilu nwanyi ka itufu aku

(vi) Anaghi atufu ihe n'ulo ya

(vii) Akubuzo nwere umu odibo

(viii) O nwere otutu iwu n'ulo ya.

(ix) O bu nwoke nke a na-atu egwu nke ukwu

(x) Ego nke o na-apkako bu maka i ga obodo oyibo ga guo akwukwo

(5ai) Nnochionye bu ngalaba nnochiaha na-anochi aha mmadu ka e wee hapu ikpo onye ahu ugboro ugboro.

(5aii) -ya

-anyi

-ha

-gi

(5aiii)

YA O siri ya puo ebe ahu.

ANYI nri ahu bu nke anyi

HA Ha amaghi akwukwo

GI Ebuka siri gi si ebe a puo

(5bi) Nnochimpesin di naani abuo n'Igbo izugbe.

Ha bu 'a' na 'e'.

Nnochimpesin abuo a eneghi mmadu obula ha na-aru aka na o bu onye ahu maobu ndi ahu mere ihe ahu kpokwem.

(5bii)

-a

-e

(5biii) a

a kuru aka

a choputara onye mere ihe ahu e e kwuru okwu

e gburu agwo ahu tara Emeka

++++++++++++++++++++++++++++++++++++ DROP YOUR COMMENTS FOR MORE......

++++++++++++++++++++++++++++++++++++

=========================

HAUSA FREE ANSWERS 2016/2017....

Hausa Obj

1-10.BCACDCCBDD

11-20.DDCCAAAACC

21-30CDDBADABDB

31-40CDDBDCABCB

41-50BDBCACBACC

WAEC HAUSA LANGUAGE ANSWER

5a ) Tilo na nufi kalma da ke nuna abinda ka daukar ma' ana daya ko kuma nuna matsayi Abi daya . 5b) -ni

-kato

-Magadi

-Mazumu

-Gardi

-Kallabi

-Jemage

-Duduge

-Dafi

-Kogo

-Tsaomi

-Barewa....

7a)..

Jigon wakoki dambe da na ' yan tauri na nufin Isar da wani sako don nuna jarun takar da masu aikata wannan sana 'ar ke aikatawa mawakan suna bayyana irin kwarewar mai irin wannan sana' a din. Don haka jigon wakokin dambe -dana yan tauri yana nuna irin jajir cewa da tsayin daka akan wannan Sana 'a tasu

3a ) wannan ta kunshi baki ne

(B ) da wasali

(W) da kuma wani bakin amma anan , wasalin ko yaushe marastsayine missali

suna - - bw - - goshin - - cibiya

wasa - bw bw

goshi chibiya keya

more loading ...

================================

YORUBA FREE ANSWERS 2016/2017

Yoruba

4a) Mofiimu ni ege isapejuwe to kere julo ti osi ni itumo kikun tabi lilo ninu ihun oro

4b) i-Idaro-i + idaro

ii-Omuti-O + muti

iii-ilegbee-ile+gbee

iv-Olopo-O+lopo

v-eranko-eran+oko

vi-Ountaja-oun+taja

vii-Ailowolowo-Ai+lowo+lowo

viii-Omodekunrin-Omode+kunrin

ix-Akope-a+kope

x-Akowe-a+kowe

xi-pejapeja-peja+peja

xii-omokomo-omo+ki+omo

2a. Iwaju| Eyin| Aarin

Ahanupe. i | - | u

Ahanudiepe. e | - | o

2b.

i- ile-isu

U- itumo-ilu

e- ede-ewe

o- Ojo, Odo

e- eran, eja

a- ada, aba

O- oko, Ola


DISCLAIMER

Gistfans do not claim ownership of any of the Songs and Videos that we upload and any copyright infringement complaints will be executed immediately! It is our policy to honor all take-down requests! Email Us via Gistfansofficials@gmail.com

CONTENT REMOVAL

If you believe that this page has violated your copyrighted/protected material(s), please kindly Contact Us for immediate removal, or mail us at Gistfansofficials@gmail.com stating the content name/URL of the page. Thanks.


To upload your music on Gistfans and get massive download, contact us now:
Whatsapp: 08095459350
Email: Gistfansofficials@gmail.com


Post Summary

post-summary-thumb

Article Name

free Igbo,hausa and yoruba exam expo 2016/2017

Description



Author Name



Published On

 

Post Category






After dropping your comment, keep calm, it may take minutes before it appears after moderation.
Your comment(s) are appreciated.

You want to get notified when i reply your comment? Kindly tick the Notify Me box.

 

GISTFANS NEWSLETTER SIGNUP

Start typing and press Enter to search

'>